{"product_id":"ijeoma-magic-giving-bilingual-edition-english-igbo-9798991832793-new","title":"Ijeoma and the Magic of Giving. Bilingual Edition. English-Igbo","description":"\u003cp\u003e When Ijeoma shares her pride in her Nigerian roots during a class discussion, she has no idea it will spark a journey that changes everything. A simple idea, a heartfelt wish, and a bold decision set her on a path of discovery-one that connects her to a school across the world and leads her to a mission far greater than she imagined.\u003c\/p\u003e\u003cp\u003e \u003c\/p\u003e\u003cp\u003eCan one girl's kindness inspire an entire community? Can a single wish truly make a difference?\u003c\/p\u003e\u003cp\u003e \u003c\/p\u003e\u003cp\u003eJoin Ijeoma as she learns the power of giving, the strength of heritage, and the magic that happens when a dream turns into action.\u003c\/p\u003e\u003cp\u003e \u003c\/p\u003e\u003cp\u003e____________\u003c\/p\u003e\u003cp\u003e \u003c\/p\u003e\u003cp\u003eMgbe Ijeoma na ako maka mpako o nwere na obodo Nigeria e be osi, n'oge mkparịta ụka klaasị, ọ maghị na ọ ga-akpali njem ga-agbanwe ihe niile. Echiche dị mfe, ọchịchọ sitere n'obi, na mkpebi siri ike tinyere ya n'ụzọ nke nchọpụta-nke na-ejikọta ya na ụlọ akwụkwọ n'ofe ụwa ma na-eduga ya n'ọrụ dị ukwuu karịa ka o chere. \u003c\/p\u003e\u003cp\u003e \u003c\/p\u003e\u003cp\u003eObiọma nke otu nwa agbọghọ ọ̀ pụrụ ịkpali obodo dum? Otu ọchịchọ ọ̀ nwere ike ime mgbanwe n'ezie?\u003c\/p\u003e\u003cp\u003e \u003c\/p\u003e\u003cp\u003eSoro Ijeoma ka ọ na-amụta ike inye ihe, ike nke ihe nketa, na anwansi na-eme mgbe nrọ pụtara ihe.\u003c\/p\u003e","brand":"INDEPENDENT CAT","offers":[{"title":"New","offer_id":51543283466530,"sku":"9798991832793-new","price":17.67,"currency_code":"USD","in_stock":true}],"thumbnail_url":"\/\/cdn.shopify.com\/s\/files\/1\/0893\/4755\/5618\/files\/9798991832793.jpg?v=1776375552","url":"https:\/\/www.albakireads.com\/products\/ijeoma-magic-giving-bilingual-edition-english-igbo-9798991832793-new","provider":"AlbakiReads","version":"1.0","type":"link"}